Ladies and gentlemen, at TED we talk a lot about leadership and how to make a movement. So let's watch a movement happen, start to finish, in under three minutes and dissect some lessons from it.
Ndi ohaneze, na TED anyi na ekwu maka ichi na otu ibido ihe Ka anyi lee anya otu ihe na aga, site na mbido ruo na ngwucha, na ikeji ato ma mutakwa ihe ona akuzi
First, of course you know, a leader needs the guts to stand out and be ridiculed. What he's doing is so easy to follow. Here's his first follower with a crucial role; he's going to show everyone else how to follow.
Nke mbu, okwa unu ma na onye na edu kwesiri igbasike ime ihe ndi ozo ga eji chia ya ochi. mana ihe o na eme di mfe iso Ebe a onye mbu na eso ya nwere oru di ezigbo mkpa oga egosi nmadu nile otu ha ga esi eso
Now, notice that the leader embraces him as an equal. Now it's not about the leader anymore; it's about them, plural. Now, there he is calling to his friends. Now, if you notice that the first follower is actually an underestimated form of leadership in itself. It takes guts to stand out like that. The first follower is what transforms a lone nut into a leader.
Ugbu a, lee ka onye na edu ga esi gbako ya ka ha bu nwanna Ugbu a, obughikwa maka onye na edu obu maka ha abuo, Ugbu a, o na akpo ndi enyi ya. Ugbu a, unu ga ahu na onye na eso na mbu buzi ezigbo onye isi na onwe ya ona bu inwe obi ikwu cha puta otu anwu onye izizi na eso bu onye gbanwe
(Laughter)
onye noru onwe ya to onye ndu
(Applause)
(imu amu) (iku aka)
And here comes a second follower. Now it's not a lone nut, it's not two nuts -- three is a crowd, and a crowd is news. So a movement must be public. It's important to show not just the leader, but the followers, because you find that new followers emulate the followers, not the leader.
onye nke ibou na eso abia kita oburuzi ofu onye or nmadu abou, nmadu ato bu igwe, igwe bu news so iga na iru ga bu na iro odi nkpa, not just igosi onye na edu, mana igosi ndi na eso maka na ndi ofu na eso
Now, here come two more people, and immediately after,
na eso ndi na eso, not onye na edu
three more people. Now we've got momentum. This is the tipping point. Now we've got a movement.
kita, odi nmadu nabu na abia and ozugbo nmadu ito more kita anyi weh momentum. Oge anu wa ka anyi akwuru kita ka anyi ga agawu ibido
(Laughter)
So, notice that, as more people join in, it's less risky. So those that were sitting on the fence before now have no reason not to. They won't stand out, they won't be ridiculed, but they will be part of the in-crowd if they hurry.
so, nee ka ndi nmadu na join odi less risky ndi kno ani na fence, kita nwe reason not to ha ama kwuchapu ha ama di ridiculed mana ha ga abu ofu na ime igwe ma ha gasia ike
(Laughter)
(imu amu)
So, over the next minute, you'll see all of those that prefer to stick with the crowd because eventually they would be ridiculed for not joining in. And that's how you make a movement.
So, over the next minute Iga afu ndi ga a prefer ikwu with igwe maka eventually ha ga adi ridiculed maka na ha a joinuro
But let's recap some lessons from this.
and otu anwo ka ige esi abido ihe
So first, if you are the type, like the shirtless dancing guy that is standing alone, remember the importance of nurturing your first few followers as equals so it's clearly about the movement, not you.
mana kanyi che maka ihe anyi mu ta ife izizi, obu na gi di ka onye anwu na ehiro efe na agba eqwu na onwe ya rota na odi nmkpa nurturing ndi izizi na eso gi ka unu abu ogbo
(Laughter)
so, obu maka ibodo ihe and not gi
Okay, but we might have missed the real lesson here.
Okay, mana anyi we ike ilofu ihe anyi na amu eba
The biggest lesson, if you noticed -- did you catch it? -- is that leadership is over-glorified. Yes, it was the shirtless guy who was first, and he'll get all the credit, but it was really the first follower that transformed the lone nut into a leader. So, as we're told that we should all be leaders, that would be really ineffective.
nukwu te ihe akuzi, if you noticed obu na ige nti -- bu na idu di over-glorified na, yes, obu onye na ehiro efe bu uzo nya na ewuru afa nine mana obu onye izizi na iso uzo ga atuhari ofu onye ka oburu onye ndu so, ka ha gwaru anyi na anyi nine ga abu ndi ndu ihe anwu enwero isi
If you really care about starting a movement, have the courage to follow and show others how to follow. And when you find a lone nut doing something great, have the guts to be the first one to stand up and join in. And what a perfect place to do that, at TED.
obu na odi gi ka ifu ibido ihe inwe ume weh soru yana igosi ndi nmadu uzo and oge ifu onye noru onwe ya na eme ihe di egwu nweru obi ibu onye izizi ikwuru oto na ibanye owero ebe ka nma ime ya na aburo, TED.
Thanks.
daru
(Applause)
(iku aka)